• Tinye n' abọ ọkacha-amasị m

Ma I nwere ọrịa obiri n'aja ọcha ma obu na I nweghị- bu nke ekwukwara na madu ruru puku ise na ebute kwa ụbọchị - Chineke emewo ụzọ nye anyị nile maka ịbanye n'elu igwe. Mpempe akwukwo a dị oke-mkpa, nke 'Nzọpụta/Ọrịa obiri n'aja ọcha', n' akọwa ka apụrụ isi napụta anyị n' agbụ nke ekwensu site n' ọbara Onyenweanyị Jịsọs Kraịst nke awụsị-woro

Weebụsaịtị

twrwecaf.org

Ndị Nkụzi Okwu-Chineke

Nunyɛntɔ Hlicaá A Bɛnéti

Otu Nke Anyị Nọ n'okpuru ya

CCIM