N'ebea, ịga ahụta Ngwa Mgbasa-ozi Okwukwe ndị nke Kraịst n'isiokwu ndị Masịrị gị!
na ọ buru na i gēwere ọnu-gi kwuputa Jisus na Ọ bu Onye-nwe-ayi, ọ buru kwa na i gēwere obi-gi kwere na Chineke mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie, agāzọputa gí
— NDI ROM 10:9