"Kedụ ka ebe nchezọ gị jiri dị nma? “Ee,” Ị g’asị, “gịnị ka I n’ekwu?” ihe m n’ekwu bụ, m kwesịrị ikwenye ka ọdọ nchekwa echiche m jigidesie ike ihe ndi madụ kwuru ma ọbụ mee m? Ọ dị ịtụ n’anya, eleghị anya, I . . ."
Ọdọ Nchezọ Dị Nma
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m