"Amaghị m ma I zitekwala ozi maka akwụkwọ ahụ nke akpọrọ Ọchịchọ Gị Maka Chineke. Akwụkwọ a dị ịtụ n’anya. Ọ n’enyere ndi madụ aka, ugbua, na ihe dịka iri asụsụ ise dị iche iche gburugburu ụwa. Ọbụrụ na I nwebeghị ohere ịnata na kwa ịgụ akwụkwọ a, enwere nke n’echere gị, aga enye gị n’efu. Ya mere biko site ozi maka nke a taa. Ọbụghị nanị na ọ g’abụ ngọzi . . ."
Nanị Kwenyere Ya
Tinye n' abọ ọkacha-amasị m