Banyere
Asụgharịwo ndepụta nke ihe omume banyere ndụ Kraịst Jịsọs dịkà edere ya n’akwụkwọ Oziọma Luk, nke akpọrọ Jịsọs n’ihe karịrị otu puku na otu narị asụsụ, malite na mgbe ewepụtara ya n’ nke mbụ n’mbụ n’ afọ 1979. Ruo kwa taa, ọ bụ ka bụ ihe-onyonyo nke asụgharịrị n’asụsụ kachasị n’ọnụ-ọgụgụ, ọ bụ kwa ya bụ ihe omume nke akachasị ekiri n’oge ọbụla.