Jenesis 24:28-58

Achọrọ m ịga n’ihu taa na-ele anya otu Abraham siri chọtara nwa ya nwoke Aịzik nwunye. N'ezie akụkọ ahụ bụ otu n’ime akụkọ mgbe ochie. Na mgbe gara aga anyị mere ka ọ pụta ìhè na, Onye-nwe na-edu ndị nọ n’ụzọ ahụ - ya bụ, ndị nọ n’ụzọ Ya, ndị chọrọ ka a na-edu ha, ndị oga-edu, na onye ga-eme ihe Ọ chọrọ ka ome mgbe onye ahu n’achọ ibanye n’ọlụlụ di na nwunye.

Debanye aha Maka Inweta Ozi Ndị dị Mkpa

Sign up for the TWR360 Newsletter

Access updates, news, Biblical teaching and inspirational messages from powerful Christian voices.

I meela tinye aha maka ịnata-ozi site n'aka TWR360

Ahụtaghị ozi achọrọ

This site is protected by reCAPTCHA, and the Google Privacy Policy & Terms of Use apply.